Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 151

Ọ Ga-akpọ Òkù

Ọ Ga-akpọ Òkù

(Job 14:13-15)

  1. 1. Ndụa-nyị dị n’eme k’igirigi.

    Ọ n’agwụ n’egbugh’oge.

    Nam-berede, ọnwụ nwer’ike bịa.

    Ọ g’eme k’a n’er’uju.

    Onye nwụr’anwụ g’emecha bilie.

    Chineke kwer’anyịn-kwa.

    (UKWE)

    Ọ g’akpọ ndị nwụr’anwụ.

    Ọ kpọọ ha, ha g’ebili.

    Ịhụ ọrụ aka ya

    G’agụsi y’agụụ ike.

    Nwe’okwukwe; enwel’obia-bụọ.

    Jehova g’eme k’anyị

    Nweta ndụe-bigh’ebi.

    Anyị bụ ọrụa-ka ya.

  2. 2. Anyị niile ma n’ọ gagh’echefu

    Ndịe-nyi ya nwụr’anwụ.

    Ndị niile nọ n’ilin-cheta ya

    K’ọ g’akpọlite n’ọnwụ.

    Anyị g’amata ndụ kacham-ma:

    Paradaịs ebigh’ebi.

    (UKWE)

    Ọ g’akpọ ndị nwụr’anwụ.

    Ọ kpọọ ha, ha g’ebili.

    Ịhụ ọrụ aka ya

    G’agụsi y’agụụ ike.

    Nwe’okwukwe; enwel’obia-bụọ.

    Jehova g’eme k’anyị

    Nweta ndụe-bigh’ebi.

    Anyị bụ ọrụa-ka ya.