Gaa n'Isiokwu

Ị Ga-esili n’Ebe Ị Na-atụghị Anya Ya Mete Enyi

Ị Ga-esili n’Ebe Ị Na-atụghị Anya Ya Mete Enyi

Na vidio a, Akil hapụrụ ndị enyi ya kwaga ebe ọzọ. Ma, akụkọ Devid na Jonatan nyeere ya aka imete enyi n’ebe ọ na-atụghị anya ya.