Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IGBE 7A

Mba Ndị Gbara Jeruselem Gburugburu

dk. 650-300 T.O.N.K.

Mba Ndị Gbara Jeruselem Gburugburu

AFỌ IHE A NA-EKWU MERE (AFỌ A NIILE BỤ T.O.N.K)

  1. 620: Babịlọn malitere ịchị Jeruselem

    Nebukadneza mere ka eze na-achị Jeruselem nọrọ n’okpuru ya

  2. 617: Mgbe mbụ ndị Babịlọn dọọrọ ụfọdụ ndị bi na Jeruselem n’agha

    Ha dọọrọ ndị na-achị achị, ndị agha bụ́ ndị dike, na ndị omenkà n’agha laa Babịlọn

  3. 607: Babịlọn bibiri Jeruselem

    A gbara Jeruselem na ụlọ nsọ dị na ya ọkụ

  4. Mgbe 607 gachara: Taya nke dị n’elu ala

    Nebukadneza lụsoro Taya agha ruo afọ 13. O meriri Taya nke dị n’elu ala, ma o merighị Taya nke mmiri gbara gburugburu

  5. 602: Amọn na Moab

    Nebukadneza lụsoro Amọn na Moab agha

  6. 588: Babịlọn meriri Ijipt

    N’afọ nke 37 n’ọchịchị Nebukadneza, ọ lụsoro Ijipt agha

  7. 332: Taya nke mmiri gbara gburugburu

    Ndị agha Grik, nke onyeisi ha bụ Alegzanda Onye Ukwu, bibiri obodo Taya nke mmiri gbara gburugburu

  8. 332 ma ọ bụ tupu afọ a: Filistia

    Alegzanda meriri Gaza, isi obodo ndị Filistia

Ebe ugwu

  • GRIS

  • OKÉ OSIMIRI

  • (OKÉ OSIMIRI MEDITERENIAN)

  • TAYA

  • Saịdọn

  • Taya

  • Sameria

  • Jeruselem

  • Gaza

  • FILISTIA

  • IJIPT

  • BABỊLỌN

  • AMỌN

  • MOAB

  • ỊDỌM