Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IGBE 11A

Ụfọdụ n’Ime Ndị Nche E Ji Ama Atụ

Ụfọdụ n’Ime Ndị Nche E Ji Ama Atụ

A kpagburu ndị nche ndị a. Ma, ha ji obi ike rụọ ọrụ Chineke nyere ha. Ha dọrọ ndị mmadụ aka ná ntị, ziekwa ha ozi ọma.

IZREL OGE OCHIE

  • Aịzaya 778–dk. 732 T.O.N.K.

  • Jeremaya 647-580 T.O.N.K.

  • Ezikiel 613–dk. 591 T.O.N.K.

OGE NDỊOZI JIZỌS

  • Jọn Onye Na-eme Baptizim 29-32 O.N.K.

  • Jizọs 29-33 O.N.K.

  • Pọl dk. 34–dk. 65 O.N.K.

OGE ANYỊ A

  • C. T. Russell na Ndị Ya na Ha Rụkọrọ Ọrụ dk. 1879-1919

  • Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi 1919–Taa