Sọnde
“Nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike. Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ”—ABỤ ỌMA 27:14
ỤTỤTỤ
-
9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
9:30 Abụ nke 73 na Ekpere
-
9:40 OKWU MMADỤ ASAA GA-EKWU: Ihe Ndị Ga-eme n’Ọdịnihu Ga-eme Ka A Mata ma Ànyị Nwere Obi Ike
-
Mkpu A Ga-eti maka “Udo na obi iru ala!” (1 Ndị Tesalonaịka 5:2, 3)
-
Mbibi A Ga-ebibi Babịlọn Ukwu Ahụ (Mkpughe 17:16, 17)
-
Ikwusa Ozi Ga Na-ada Ka Akụ́ Mmiri Ígwé (Mkpughe 16:21)
-
Ọgụ Gọg nke Megọg Ga-alụso Ndị Chineke (Ezikiel 38:10-12, 14-16)
-
Amagedọn (Mkpughe 16:14, 16)
-
Ime Ka Ụwa Ghọọ Paradaịs (Aịzaya 65:21)
-
Ule Ikpeazụ (Mkpughe 20:3, 7, 8)
-
-
11:10 Abụ nke 8 na Ịma Ọkwa
-
11:20 OKWU IHU ỌHA: Olee Otú Olileanya Mbilite n’Ọnwụ Si Eme Ka Anyị Nwee Obi Ike? (Mak 5:35-42; Luk 12:4, 5; Jọn 5:28, 29; 11:11-14)
-
11:50 Nchịkọta Ụlọ Nche
-
12:20 Abụ nke 151 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
-
1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
1:45 Abụ nke 5
-
1:50 FIM: Akụkọ Jona Na-akụziri Anyị Inwe Obi Ike na Ime Ebere (Jona 1-4)
-
2:40 Abụ nke 71 na Ịma Ọkwa
-
2:50 Ndị Nọnyeere Anyị Karịrị Ndị Na-emegide Anyị (Diuterọnọmi 7:17, 21; 28:2; 2 Ndị Eze 6:16; 2 Ihe E Mere 14:9-11; 32:7, 8, 21; Aịzaya 41:10-13)
-
3:50 Abụ Mmechi na Ekpere