Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ụwa Agbanweela Kemgbe Afọ 1914

Ụwa Agbanweela Kemgbe Afọ 1914

Baịbụl kọwara ihe ndị ga na-eme nakwa àgwà ndị mmadụ ga na-akpa ga-eme ka anyị mara na anyị bi “n’oge ikpeazụ.” (2 Timoti 3:1) Lee otú ihe ndị ahụ si eme kemgbe afọ 1914 karịa oge ọ bụla ọzọ.