Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mkpakọrịta

Mkpakọrịta

Olee ndị kacha mma onye ọ bụla nwere ike imete enyi?

Ọma 25:14; Jọn 15:13-15; Jems 2:23

I nwekwara ike ịgụ Ilu 3:32

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jen. 5:22-24​—Ịnọk na Chineke bụ ezigbo enyi

    • Jen. 6:9​—Noa so Chineke jee ije. O mere ka nna nna ya bụ́ Ịnọk

Olee ihe mere o ji dị mma ka anyị mete ezigbo ndị enyi?

Ilu 13:20; 17:17; 18:24; 27:17

I nwekwara ike ịgụ Ilu 18:1

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

Olee ihe mere o ji dị mma ka anyị na ụmụnna anyị na-ezukọ mgbe niile?

Olee otú anyị ga-esi emete ezigbo ndị enyi?

Olee ihe mere imete ndị na-anaghị efe Jehova enyi ji dị njọ?

Ilu 13:20; 1 Kọr. 15:33; Efe. 5:6-9

I nwekwara ike ịgụ 1 Pita 4:3-5; 1 Jọn 2:15-17

Gụọkwa isiokwu bụ́ “Ịbụ Enyi Ụwa

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jen. 34:1, 2​—Daịna metere ndị ajọ mmadụ enyi, ọ kpatakwaara ya ezigbo nsogbu

    • 2 Ihe 18:1-3; 19:1, 2​—Jehova baara ezigbo Eze Jehoshafat mba maka na ya na ajọ eze bụ́ Ehab na-akpakọrịta

Ọ̀ pụtara na o nweghị ihe ọ bụla anyị na onye na-anaghị efe Jehova Chineke nwere ike imekọrịta?

Gịnị mere anyị ịlụ onye na-enyefebeghị Jehova onwe ya, nke na-emebeghịkwa baptizim ji dị njọ?

Gụọ isiokwu bụ́ “Alụmdi na Nwunye

Gịnị mere na anyị na ndị a chụrụ n’ọgbakọ ekwesịghị ịna-emekọrịta ihe?