Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Itu Ọnụ

Itu Ọnụ

Ọma 94:4; 1 Kọr. 13:4; Jems 3:5, 14

I nwekwara ike ịgụ Ilu 21:24; Jere. 9:23, 24

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ikpe 7:1-7​—Jehova gwara Gidiọn ka ọ kpọrọ naanị narị mmadụ atọ (300) gaa agha, ka o wee doo onye ọ bụla anya na ọ bụ Jehova mere ka ha merie

    • 2 Eze 18:28-35​—Eze Asiria bụ́ Senakerib ziri ọnụ na-ekwuchitere ya ka ọ gaa tuo ọnụ na Jehova emekataghị napụta Jeruselem n’aka Asiria