Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ememme

Ememme

Ememme Ndị Kraịst na-eme

Gịnị bụ naanị otu ememme e nyere Ndị Kraịst iwu ka ha na-eme?

Obi na-adị ndị na-efe Chineke ụtọ izukọ fee ya ofufe

Diut. 31:12; Hib. 10:24, 25

Ememme Ndị Kraịst na-anaghị eme

Gịnị mere na Ndị Kraịst ekwesịghị iso ndị okpukpe ụgha na-eme ememme ha?

1 Kọr. 10:21; 2 Kọr. 6:14-18; Efe. 5:10, 11

Gụọkwa isiokwu bụ́ “Ikpekọ Okpukpe Ọnụ

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọpụ. 32:1-10​—Ndị Izrel kpasuru Jehova iwe mgbe ha nọ na-efe Jehova, na-emekwa ihe ndị okpukpe ụgha na-eme

    • Ọnụ Ọgụ. 25:1-9​—Jehova tara ndị Izrel ahụhụ maka na ha so ndị na-efe arụsị mee ememme ha, kwaakwa iko

Ndị Kraịst hà kwesịrị ịna-agba Krismas?

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Luk 2:1-5​—A mụrụ Jizọs n’oge a nọ na-edeba aha ndị mmadụ n’akwụkwọ. Ọ dịghị ka ndị Rom hà ga-agwa ndị Juu ha na-achị, ndị na-emere ha isi ike, ka ha gaa ebe dị iche iche ha kwesịrị ịnọ deba aha n’akwụkwọ n’oge udu mmiri oyi na-atụ ndị mmadụ

    • Luk 2:8, 12​—N’oge a mụrụ Jizọs, ndị na-azụ atụrụ bi n’ọhịa na-azụ atụrụ. A sị na ọ bụ n’ọnwa Disemba, ọ gaara esi ike ha ibi n’ọhịa n’ihi na ọ bụ oge oyi

Ndị Kraịst hà kwesịrị ịna-eme ememme ụbọchị ọmụmụ?

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jen. 40:20-22​—Fero, onye na-ekpere arụsị mere ememme ụbọchị a mụrụ ya. O gburu mmadụ ụbọchị ahụ

    • Mat. 14:6-11​—Eze Herọd, nwoke obi tara mmiri, nke nọ na-emegide ụmụazụ Kraịst, mere ememme ụbọchị ọmụmụ ya. Ọ bụ ihe so ememme ahụ mere o ji gbuo Jọn Onye Na-eme Baptizim

Ememme dị iche iche Iwu Mosis kwuru ka a na-eme

Ndị Kraịst hà kwesịrị ịna-edebe Iwu Mosis ma ọ bụkwanụ ịna-eme ememme ndị Iwu Mosis kwuru ka a na-eme?

Ndị Kraịst hà kwesịrị ịna-edebe Ụbọchị Izu Ike?

Kọl. 2:16, 17

I nwekwara ike ịgụ Ọpụ. 31:16, 17

Ememme ndị e ji eto mba

Ndị Kraịst hà kwesịrị ịna-eme ememme mba ji echeta ike ọchịchị ha kpara?

Ndị Kraịst hà kwesịrị iso na-eme ememme e ji echeta agha mba lụrụ?

Ndị Kraịst hà kwesịrị iso na-eme ememme e ji efe ndị a ma ama?

Ọpụ. 20:5; Rom 1:25

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọrụ 12:21-23​—Ofufe ndị mmadụ fere Herọd Agrịpa nke Mbụ mere ka Chineke taa ya ahụhụ

    • Ọrụ 14:11-15​—Banabas na Pọl ekweghị ka e fee ha

    • Mkpu. 22:8, 9​—Mmụọ ozi Jehova jụrụ ka e fee ya