Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndị Kraịst

Ndị Kraịst

Olee onye ọ bụ uche ya ka a malite ịkpọ ụmụazụ Jizọs Ndị Kraịst?

Olee ihe e ji amata ndị bụ́ ezigbo Ndị Kraịst?

Ònye ka a ga-esi n’aka ya azọpụta ezigbo Ndị Kraịst?

Gịnị mere Ndị Kraịst ji kwere na Kraịst bụ Eze nọ n’eluigwe na-achị ha, ha ana-erubekwara ya isi?

Gịnị mere na ezigbo Ndị Kraịst anaghị eso ndị ụwa a eme ihe ndị ha na-eme?

Gịnị mere ezigbo Ndị Kraịst ji erubere ndị ọchịchị isi?

Rom 13:1, 6, 7; Taị. 3:1; 1 Pita 2:13, 14

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Mat. 22:15-22​—Jizọs kwuru ihe mere ụmụazụ ya ji atụ ụtụ isi

    • Ọrụ 4:19, 20; 5:27-29​—Ụmụazụ Jizọs gosiri na ha anaghị erubere ndị ọchịchị isi n’ihe niile

Olee otú o si bụrụ na Ndị Kraịst bụ ndị agha?

Gịnị mere Ndị Kraịst ji kwesị ịna-ebi ndụ otú na-egosi na ha na-efe Chineke?

Mat. 5:16; Taị. 2:6-8; 1 Pita 2:12

I nwekwara ike ịgụ Efe. 4:17, 19-24; Jems 3:13

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọrụ 9:1, 2; 19:9, 23​—Baịbụl kwuru na ofufe Ndị Kraịst na-efe Chineke bụ iso “Ụzọ Onyenwe anyị.” Ihe ọ pụtara bụ na Ndị Kraịst na-ebi ndụ otú Kraịst si bie

Olee ihe mere na ezigbo Ndị Kraịst ga-abụrịrị ndị na-agbara Jehova Chineke àmà?

Gịnị mere ezigbo Ndị Kraịst ji bụrụkwa ndị àmà Jizọs Kraịst?

Gịnị mere ezigbo Ndị Kraịst niile ji kwesị ịna-ekwusa ozi ọma?

Olee otú Ndị Kraịst kwesịrị isi na-ele mkpagbu anya?

Gụọ isiokwu bụ́ “Mkpagbu

Ọ̀ bụ ezigbo Ndị Kraịst niile ga-eso Jizọs Kraịst nọrọ n’eluigwe?

Olee ebe ọtụtụ ụmụ mmadụ nwere olileanya ibi n’ọdịnihu?

Ezigbo Ndị Kraịst hà nọ na chọọchị dị iche iche ndị na-ekwu na ha bụ Ndị Kraịst?

Ndị niile na-ekwu na ha bụ Ndị Kraịst hà bụ ndị na-eso ụzọ Jizọs n’eziokwu?

Mat. 7:21-23; Rom 16:17, 18; 2 Kọr. 11:13-15; 2 Pita 2:1

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Mat. 13:24-30, 36-43​—Jizọs mere otu ihe atụ na-egosi na a ga-enwe ọtụtụ Ndị Kraịst adịgboroja

    • 2 Kọr. 11:24-26​—Pọl onyeozi kwuru na “ndị na-abụghị ezigbo ụmụnna” so ná ndị ọ hụsiri anya n’aka ha

    • 1 Jọn 2:18, 19​—Jọn onyeozi kwuru na “ọtụtụ ndị na-emegide Kraịst” esila n’eziokwu dapụ