Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ịtụkwasị Jehova Obi

Ịtụkwasị Jehova Obi

Ilu 3:5, 21-26; Aịza. 26:3, 4; Jere. 17:7, 8

I nwekwara ike ịgụ Ọma 34:8; 40:4, 5; Ilu 20:22; Aịza. 30:15

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • 1 Ihe 5:18-20, 22​—Ihe mere ebo ụfọdụ n’Izrel ji merie ndị iro ha n’agha bụ maka na ha tụkwasịrị Jehova obi

    • 2 Ihe 14:9-13​—Mgbe ndị agha ọnụ ọgụgụ ha dị ọtụtụ karịa ndị agha Eze Esa bịara ịlụso ndị Juda agha, Esa gosiri na ya tụkwasịrị nnọọ Jehova obi mgbe ọ kpọkuru ya n’ekpere