Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Mmadụ Nwere Iju Ya Afọ

Ihe Mmadụ Nwere Iju Ya Afọ

Ilu 30:8, 9; 1 Tim. 6:6-8; Hib. 13:5

I nwekwara ike ịgụ Mat. 6:11, 19-21, 24-33; Ọrụ 20:35; Fil. 4:11-13

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • 1 Eze 17:8-16​—Jehova nyere nwaanyị isi mkpe nọ na Zarefat nri ga-ezuru ha kwa ụbọchị. O nyeghị ya elu na ala. Ọrụ ebube a Jehova rụrụ na-akụziri anyị na ihe ọ bụla anyị nwere kwesịrị iju anyị afọ