Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Obi Ịda Mbà

Obi Ịda Mbà

Olee ihe obi ịda mbà nwere ike ime ohu Jehova?

Gịnị mere obi nwere ike iji sie anyị ike na Jehova ga-enyere anyị aka imeri obi ịda mbà?

Ọma 23:1-6; 113:6-8; Aịza. 40:11; 41:10, 13; 2 Kọr. 1:3, 4

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Mat. 11:28-30​—Jizọs na-eme ka Nna ya n’ihe niile. Ọ dị obiọma na-emekwa ka ndị mmadụ nweta ume

    • Mat. 12:15-21​—Jizọs mezuru amụma dị n’Aịzaya 42:1-4. O ji obiọma meso ndị dara mbà n’obi ihe

Ihe Baịbụl kwuru ndị ga-enyere ndị obi dara mbà aka

Gụọ isiokwu bụ́ “Nkasi Obi

Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-agba ndị ọzọ ume?

Mat. 18:6; Efe. 4:29

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọnụ Ọgụ. 32:6-15​—Mmadụ iri n’ime ndị gara hụ ala nkwa ahụ mere ka obi ghara isi ndị Izrel ndị ọzọ ike. Ihe a ha mere kpataara ndị Izrel niile ahụhụ

    • 2 Ihe 15:1-8​—Ozi Jehova ziri Eze Esa mere ka o nwee obi ike ma mee ka a kwụsị ikpere arụsị na Juda