Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Okwukwe

Okwukwe

Olee otú anyị si mara na Jehova ejighị onye nwere okwukwe egwu egwu?

Jọn 3:16, 18; Gal. 3:8, 9, 11; Efe. 6:16; Hib. 11:6

I nwekwara ike ịgụ 2 Kọr. 5:7

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Hib. 11:1–12:3​—Pọl onyeozi kọwara ihe okwukwe bụ, kwuokwa gbasara ọtụtụ ndị nwere okwukwe, malite n’Ebel ruo na Jizọs Kraịst

    • Jems 2:18-24​—Jems ji ihe Ebreham mere kọwaa na anyị kwesịrị ịna-eme ihe dị mma iji gosi na anyị nwere okwukwe

Gịnị ga-enyere anyị aka ime ka okwukwe anyị sie ike?

Rom 10:9, 10, 17; 1 Kọr. 16:13; Jems 2:17

I nwekwara ike ịgụ Hib. 3:12-14

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • 2 Ihe 20:1-6, 12, 13, 20-23​—Mgbe otu ìgwè ndị agha bịara ịlụso ndị Chineke agha, Eze Jehoshafat gwara ha ka ha nwee okwukwe, ya bụ, ka ha tụkwasị Jehova na ndị amụma ya obi ka ha nwee ike imeri

    • 1 Eze 18:41-46​—Otú Ịlaịja onye amụma si nwee ndidi ma na-eche ka Jehova mezuo nkwa o kwere na ọ ga-eme ka mmiri zoo gosiri na o nwere okwukwe