Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Egwu

Egwu

Egwu; ụjọ

Diut. 20:8; Ikpe 7:3; Ilu 29:25

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọpụ. 32:1-4, 21-24​—Erọn kpụụrụ ndị Izrel arụsị n’ihi egwu ihe ha nwere ike ime ya

    • Mak 14:50, 66-72​—Mgbe e jidere Jizọs, ndịozi ya niile hapụrụ ya gbaa ọsọ n’ihi ụjọ. Otú ụjọ si jide Pita medịrị o ji gọnahụ Kraịst

  • Amaokwu Baịbụl ndị na-akasi obi:

  • Ihe e kwuru na Baịbụl nke na-akasi obi:

    • 2 Ihe 20:1-17, 22-24​—Eze Jehoshafat na ndị Juda ndị ọzọ tụrụ egwu ndị agha dị ọtụtụ ma dị ike bịara ịlụso ha agha, ma, Jehova mesiri ha obi ike ma napụta ha

    • Luk 12:4-12​—Jizọs kụziiri ndị na-eso ụzọ ya ihe mere na ha ekwesịghị ịna-atụ mmadụ ụjọ ma ọ bụ na-echegbu onwe ha maka ihe ha ga-ekwu ma a kpụpụta ha n’ihu ndị ọchịchị