Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ

Mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ

Gịnị bụ mkpụrụ nke mmụọ nsọ? Olee ihe mere anyị ji kwesị ịdị obi umeala ma ọ bụrụ na anyị chọrọ inweta mmụọ nsọ?

Gal. 5:22, 23; Jems 4:6

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọma 143:1, 4-11​—Obi dara Eze Devid mbà, ya echebara ọrụ dị iche iche Jehova rụrụ echiche, kpeekwa ekpere ka Jehova nye ya mmụọ nsọ

    • Luk 11:9-13​—Jizọs ji otu ihe atụ o mere chetara anyị na Jehova dị njikere inye ndị na-arịọ ya ka o nye ha mmụọ nsọ mmụọ nsọ