Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Imesapụ Aka

Imesapụ Aka

Ilu 11:25; Ọrụ 20:35; 2 Kọr. 9:11

I nwekwara ike ịgụ Ilu 19:17; Mat. 10:8; Luk 6:38

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • 1 Ihe 22:6-16​—Jehova ekweghị ka Eze Devid rụọrọ ya ụlọ nsọ. N’agbanyeghị ya, o nyere ihe niile o nwere ike inye n’onyinye iji hụ na a rụrụ ụlọ ahụ

    • 1 Eze 17:8-16​—Nwaanyị Zarefat di ya nwụrụ si na nri ikpeazụ o nwere nye Ịlaịja onye amụma nri n’agbanyeghị na ọ bụ nke fọdụụrụ ya na nwa ya nwoke