Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ịdị Mma

Ịdị Mma

Gịnị na-egosi na Jehova dị mma?

Ọma 25:8; 31:19; 3 Jọn 11

I nwekwara ike ịgụ Jere. 31:12, 13; Zek. 9:16, 17

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọpụ. 33:17-20; 34:5-7​—N’ọhụụ, Jehova gosiri Mosis otú o si dị mma, gwakwa ya ọmarịcha àgwà ndị ọzọ o nwere

    • Mak 10:17, 18​—Jizọs kwuru na o nweghị onye dị mma ma e wezụga Jehova, bụ́ onye ịdị mma niile si n’aka ya nakwa onye na-agwa anyị ihe bụ́ ihe dị mma

Gịnị mere anyị ji kwesị inwe àgwà a bụ́ ịdị mma?

Ilu 12:2; Gal. 6:10; 1 Tesa. 5:15

I nwekwara ike ịgụ Rom 15:2, 14; Efe. 4:28

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Rom 5:7​—Pọl onyeozi kwuru na ezi omume bụ ọmarịcha àgwà ma ịdị mma karịrị ya