Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndị Nne Nne na Ndị Nna Nna

Ndị Nne Nne na Ndị Nna Nna
  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • 1 Eze 15:9-13​—Eze Esa katara obi wepụ nne nna ya n’ọkwá ya. Ihe a o mere gosiri na adịm ná mma ya na Jehova dị ya mkpa karịa adịm ná mma ya na ndị ezinụlọ ha

    • Ilu 13:22​—Ọ bụrụ na ndị nne nne na ndị nna nna ejiri obi ha niile na-efe Jehova, ndị ọzọ ga-esi n’aka ha mụta ịna-ebute ofufe Jehova ụzọ

    • 2 Tim. 1:5; 3:14, 15​—Pọl jara Lọịs nne nne Timoti mma maka otú o si nwee ezigbo okwukwe nakwa otú o si nyere Timoti aka iji ofufe Chineke kpọrọ ihe