Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ịkwụwa Aka Ọtọ

Ịkwụwa Aka Ọtọ

Diut. 25:13-16; 2 Kọr. 8:21; Efe. 4:25; Hib. 13:18

I nwekwara ike ịgụ Job 6:25; Ilu 3:32; 6:16-19; 2 Kọr. 6:3, 4, 7, 8

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọma 15:1-5​—Jehova kwuru ndị ga-abụ ezigbo ndị enyi ya. Otu n’ime ihe ha ga na-eme bụ ịkwụwa aka ọtọ

    • Ọrụ 5:1-10​—Jehova gburu Ananayas na Safaịra maka na ha akwụwaghị aka ọtọ