Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ile Ọbịa

Ile Ọbịa

Rom 12:13; Hib. 13:2; 1 Pita 4:9

I nwekwara ike ịgụ 1 Tim. 3:2; Taị. 1:8

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jen. 18:1-8​—Ebreham na Sera lere ndị mmụọ ozi ọbịa

    • Ọrụ 16:13-15​—Lidia lere Pọl onyeozi na ndị ya na ha so ezigbo ọbịa