Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ikpere Arụsị

Ikpere Arụsị

1 Kọr. 5:11; 10:14; Kọl. 3:5

I nwekwara ike ịgụ Diut. 4:25, 26; Aịza. 42:8; 1 Jọn 5:21

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Aịza. 44:9-20​—Jehova si n’ọnụ Aịzaya onye amụma mee ka a mara na mmadụ ikpere arụsị bụ ime iberiibe

    • Dan. 3:1-30​—Ụmụ okorobịa atọ bụ́ ndị enyi Daniel onye amụma họọrọ ka a tụba ha n’ọkụ ka ha nwụọ kama ha ga-ekpere arụsị