Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ịkwa Iko

Ịkwa Iko

Ime ihe ọjọọ n’asọghị anya; adịghị ọcha; di ma ọ bụ nwunye ịkwa iko

Ọpụ. 20:13-17; Mak 7:21-23; 1 Kọr. 6:9, 10, 18; Gal. 5:19, 21; Efe. 5:5; 1 Pita 4:3

I nwekwara ike ịgụ Lev. 20:10; Ilu 6:32; Rom 13:13; Efe. 4:19; 5:3; 2 Pita 2:2, 7, 8, 18, 19

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jen. 39:7-12​—Nwunye Pọtịfa gbara mbọ ọtụtụ ugboro ka ọ rata Josef ka ha kwaa iko, ma Josef ekweghị

    • 2 Sam. 12:7-14​—Iko Eze Devid na Bat-shiba kwara mere ka ndị ezinụlọ ya taa ahụhụ ọtụtụ afọ