Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndị Ọgọ

Ndị Ọgọ

Gịnị mere ndị nne na nna na ndị ọgọ ji kwesị ịkpachara anya ka ha ghara ịna-etinye anya n’alụmdi na nwunye ụmụ ha?

Jen. 2:24; Mat. 19:4, 5

I nwekwara ike ịgụ Ọma 34:14; Mat. 5:9; Rom 12:18; 14:10-13

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọpụ. 18:1-27​—Mosis onye amụma na ọgọ ya nwoke, bụ́ Jetro, na-akwanyere ibe ha ùgwù