Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Anyaụfụ

Anyaụfụ

Ekworo

Ilu 14:30; 1 Kọr. 13:4

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jen. 4:3-8​—Ken nweere Ebel anyaụfụ. Anyaụfụ a mere ka ọ kpọọ ya asị, mechaakwa gbuo ya

    • Jen. 37:9-11​—Ụmụnne Josef malitere inwere ya anyaụfụ

    • 1 Sam. 18:6-9​—Ihe mere Eze Sọl ji malite inyo Devid enyo bụ maka na o nweere ya anyaụfụ

Anyaụfụ; ekworo

Gịnị ga-enyere anyị aka ka anyị ghara ịna-enwere ndị ọzọ anyaụfụ?