Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọṅụ

Ọṅụ

Gịnị na-egosi na Jehova na-enwe obi ụtọ?

Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-enwe aṅụrị?

Ọma 100:2; Ekli. 8:15; Aịza. 65:14, 18; Fil. 4:1, 4

I nwekwara ike ịgụ Ọma 64:10; Aịza. 61:10; Mat. 5:11, 12

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọma 16:7-9, 11​—Ọbụ abụ bụ́ Devid na-enwe aṅụrị na-enweghị atụ maka na ya na Jehova dị ná mma

    • Hib. 12:1-3​—Pọl onyeozi kwuru na anyị kwesịrị ime ihe Jizọs mere, ya bụ, ịna-enwe aṅụrị n’ihi olileanya anyị nwere n’agbanyeghị nsogbu ndị tara akpụ na-abịara anyị