Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Obiọma

Obiọma

Olee otú anyị si mara na Jehova dị obiọma?

Rom 3:23, 24; Taị. 3:3-6; Hib. 2:9; 1 Pita 5:5

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jona 3:10; 4:11​—Mgbe ndị Ninive chegharịrị, Jehova gbaghaara ha, metakwara anụmanụ ha ebere, si otú ahụ gosi na ọ dị obiọma

    • Luk 6:32-36​—Ihe mere Jizọs ji chetara anyị na obiọma Jehova na-erute ma ndị na-anaghị ekele ya maka ihe ọ na-emere ha ma ndị ọjọọ bụ iji kụziere anyị na anyị kwesịrị ịdị obiọma

Olee otú anyị ga-esi na-egosi na anyị dị obiọma?

Ilu 19:17; 22:9; Luk 6:35; Efe. 4:32

I nwekwara ike ịgụ Ilu 11:17; 31:10, 26; Hib. 13:16

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Mak 14:3-9; Jọn 12:3​—Jizọs jara Meri, nwanne Lazarọs, mma maka na ọ dị obiọma ma na-emesapụ aka

    • 2 Tim. 1:16-18​—Onesịfọrọs nyeere Pọl onyeozi aka mgbe ọ nọ n’ụlọ mkpọrọ