Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ijisi Chineke Aka Ike

Ijisi Chineke Aka Ike

Ọma 18:25; Luk 1:74, 75; Efe. 4:24; Mkpu. 15:4

I nwekwara ike ịgụ Ọma 116:15; 145:17

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Rut 1:16, 17; 3:10​—Rut kpebisiri ike na ọ gaghị ahapụ Naomi nakwa na ọ ga-ejisi Jehova aka ike

    • 2 Eze 2:1, 2, 4, 6​—Ịlaịsha ekweghị ahapụ Ịlaịja. Ihe a gosiri na o jisiri Chineke aka ike