Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ịgha Ụgha

Ịgha Ụgha

Olee otú Jehova si ele ndị na-anaghị emezu nkwa ha anya?

Rom 1:31, 32

I nwekwara ike ịgụ Ọma 15:4; Mat. 5:37

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọpụ. 9:27, 28, 34, 35​—Fero kwetara na ọ ga-ahapụ ndị Chineke ka ha lawa, ma o meghị ihe o kwuru

    • Ezik. 17:11-15, 19, 20​—Jehova tara Eze Zedekaya ahụhụ maka na o meghị ihe o kwere eze Babịlọn ná nkwa

    • Ọrụ 5:1-10​—Ananayas na Safaịra ghara ụgha mgbe ha kwuru na ha nyere ọgbakọ ihe niile ha retere n’ala ha

Olee otú Jehova si ele ndị na-ekwutọ ndị ọzọ anya?

Ọma 15:1-3; Ilu 6:16-19; 16:28; Kọl. 3:9

I nwekwara ike ịgụ Ilu 11:13; 1 Tim. 3:11

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a: