Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ịdị Nwayọọ

Ịdị Nwayọọ

Olee otú anyị si mara na Jehova dị nwayọọ?

Mat. 11:28, 29; Jọn 14:9

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • 1 Eze 19:12​—Mgbe obi na-erughị Ịlaịja onye amụma ala maka nsogbu ọ nọ na ya, Jehova “weturu olu” gwa ya okwu

    • Jona 3:10–4:11​—N’agbanyeghị na Jona ji iwe gwa Jehova okwu, Jehova weturu obi kụziere ya banyere imere ndị ọzọ ebere

Olee otú anyị ga-esi gosi na anyị dị nwayọọ?

Ilu 15:1; Efe. 4:1-3; Taị. 3:2; Jems 3:13, 17; 1 Pita 3:15

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọnụ Ọgụ. 11:26-29​—Mgbe Joshụa gwara Mosis onye amụma ka ọ kwụsị ụfọdụ ndị ime ka ndị amụma, Mosis weturu obi zaghachi ya

    • Ikpe 8:1-3​—Mgbe Gidiọn onyeikpe weturu obi gwa ụfọdụ ndị iwe ji okwu, obi ha dajụrụ