Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndị Nne

Ndị Nne

Gịnị na gịnị bụ ọrụ nne na-arụ?

Ilu 31:17, 21, 26, 27; Taị. 2:4

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jen. 21:8-12​—Mgbe Sera hụrụ na Ishmel na-akpagbu obere nwa ya bụ́ Aịzik, ọ rịọrọ Ebreham ka o chebe nwa ya

    • 1 Eze 1:11-21​—Mgbe Adọnaịja chọrọ izoro ezoro mee onwe ya eze, Bat-shiba rịọrọ Eze Devid ka o chie Solomọn nwa ya eze ma chebe ya

Gịnị mere anyị ga-eji na-erubere nne anyị isi ma na-asọpụrụ ya?

Ọpụ. 20:12; Diut. 5:16; 27:16; Ilu 1:8; 6:20-22; 23:22

I nwekwara ike ịgụ 1 Tim. 5:9, 10

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • 1 Pita 3:5, 6​—Pita onyeozi kwuru na Sera dị ka nne ọtụtụ ụmụ nwaanyị maka na o nwere okwukwe siri ike

    • Ilu 31:1, 15, 21, 28​—Nne Eze Lemuel nyere ya ndụmọdụ gbasara alụmdi na nwunye, kwuokwa gbasara ọrụ dị mkpa onye bụ́ nwunye na nne na-arụ

    • 2 Tim. 1:5; 3:15​—Pọl toro mama Timoti bụ́ Yunis maka na ọ malitere mgbe nwa ya ka bụ nwata kụziwere ya ihe dị n’Akwụkwọ Nsọ n’agbanyeghị na di ya anaghị efe Jehova