Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ile Ndị Gba Ọtọ

Ile Ndị Gba Ọtọ

Job 31:1; Ọma 101:2, 3; Mat. 5:27-30; Kọl. 3:5

I nwekwara ike ịgụ 1 Kọr. 6:18; Efe. 4:17-19

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jen. 6:1, 2; Jud 6​—Ụfọdụ ndị mmụọ ozi lere ụmụ nwaanyị anya otú na-ekwesịghị ekwesị. Ihe a mere ka ha mee mmehie dị oké njọ, ha na Chineke agharazie ịdị ná mma

    • 2 Sam. 11:2-4​—Ọ bụ anya Eze Devid lere Bat-shiba mgbe ọ na-asa ahụ́ mere o ji kwaa iko, mechaakwa gbuo ọchụ