Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mmadụ Ime Ihe Ọ Na-ekwesịghị Ime

Mmadụ Ime Ihe Ọ Na-ekwesịghị Ime

Ilu 11:2; 13:10

I nwekwara ike ịgụ Ilu 21:24

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • 2 Sam. 6:6, 7​—Mpako mere ka Ọza jide Igbe Jehova dị nsọ aka, bụ́ ihe ọ na-ekwesịghị ime. E gburu ya n’ihi na ọ dara iwu Chineke

    • 2 Ihe 26:16-21​—A tara Eze Ọzaya ahụhụ maka na mpako mere ka o mee ihe ọ na-ekwesịghị ime