Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mpako

Mpako

Mpako; Nganga

Ọma 138:6; Ilu 16:5, 18; Jems 4:6, 16

I nwekwara ike ịgụ Ilu 21:4

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Esta 5:9-14; 7:9, 10​—Heman dị mpako. Ọ bụ ya mere na mgbe Mọdekaị na-ekweghị akpọrọ ya isiala, o weere ya ka mkparị. Mpako mechakwara mee ka e gbuo Heman

    • Ezik. 28:11-15, 17, 19​—Eze Taya tụkwasịrị ike ya na akụnụba ya obi. Ihe a mere ka ọ dị mpako. E mechakwara laa ya n’iyi