Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ile Ihe Anya Otú Kwesịrị Ekwesị

Ile Ihe Anya Otú Kwesịrị Ekwesị

Gịnị mere Ndị Kraịst ji kwesị ịna-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị?

Fil. 4:5; Taị. 3:2; Jems 3:17

I nwekwara ike ịgụ 1 Tim. 3:2, 3

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jen. 18:23-33​—Jehova nwere ndidi ma hapụ Ebreham ka ọ jụọ ya ajụjụ gbasara mbibi ọ chọrọ ibibi ndị Sọdọm na Gọmọra

    • Jen. 19:16-22, 30​—Jehova chebaara Lọt echiche ma kweta ka ọ gbaga na Zoa otú ọ rịọrọ ya kama ịgbaga n’ebe bụ́ ugwu ugwu

    • Mat. 15:21-28​—Jizọs chebaara nwaanyị Finishia echiche ma kweta ime ihe ọ rịọrọ ya n’ihi na o nwere ezigbo okwukwe