Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ntụrụndụ

Ntụrụndụ

Ọ̀ dị njọ ma Ndị Kraịst jiri oge ụfọdụ tụrụ ndụ, meekwa onwe ha obi ụtọ?

Ekli. 2:24; 3:12, 13; 4:6

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Mak 6:31, 32​—N’agbanyeghị na ọrụ juru Jizọs aka, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha chọta ebe ha ga-aga zuo ike

Olee ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru ndị ga-enyere anyị aka ka ịtụrụ ndụ ghara ime ka anyị ghara inwe efe maka ofufe Chineke?

Gịnị mere na anyị ekwesịghị iji ihe ndị na-akwado omume rụrụ arụ na-atụrụ ndụ?

Gịnị mere na anyị ekwesịghị iji ihe nwere ike imerụ mmadụ ahụ́ ma ọ bụ ihe a na-ama aka na ya atụrụ ndụ?

Gịnị mere na anyị ekwesịghị iji ihe na-akwado tigbuo zọgbuo na-atụrụ ndụ?

Gịnị ga-enyere Ndị Kraịst aka ịma ihe ndị ha na-ekwesịghị iji na-eme ihe ọchị?

Gịnị mere anyị ji kwesị iche banyere akọnuche ndị ọzọ mgbe anyị na-ekpebi ihe anyị ga-eji atụrụ ndụ?