Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mmadụ Ijide Onwe Ya

Mmadụ Ijide Onwe Ya

Olee otú Jehova si ejide onwe ya?

Olee mgbe anyị kwesịrị ịna-ejide onwe anyị?

Ilu 16:32; 25:28; 1 Kọr. 9:25, 27

I nwekwara ike ịgụ 2 Tim. 2:23-25; Taị. 1:7, 8

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • 2 Sam. 16:5-14​—Eze Devid jidere onwe ya mgbe Shimiaị kparịrị ya, bụọkwa ya ọnụ

    • 1 Pita 2:21-23​—Pita onyeozi dere na Jizọs jidere nnọọ onwe ya mgbe a kparịrị ya nakwa mgbe a na-ata ya ahụhụ

Gịnị ga-enyere anyị aka ka anyị nọgide na-ejide onwe anyị?

Luk 11:9-13; Gal. 5:22, 23; Efe. 4:23, 24; Kọl. 4:2

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Luk 11:5-8​—Jizọs kwuru na anyị kwesịrị ịnọgide na-arịọ ka e nyere anyị aka