Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Izu Ohi

Izu Ohi

Ọpụ. 20:15; Efe. 4:28; 1 Pita 4:15

I nwekwara ike ịgụ Jere. 2:26; Mat. 19:17, 18

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ezik. 33:14-16​—Jehova kwere nkwa na ya ga-agbaghara ndị ajọ omume, ma ndị ohi, ma ọ bụrụ na ha echegharịa, kwụsịkwa ihe ọjọọ ha na-eme

    • Jọn 12:4-6​—Judas Iskarịọt bụ onye ohi, ma o mechakwara rara Jizọs nye