Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Agha

Agha

Gịnị mere anyị ga-eji na-atụ anya na a ga na-alụ agha n’oge anyị a?

Mat. 24:3, 4, 7, 8

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Dan. 11:40​—Daniel onye amụma hụrụ ọhụụ gosiri na mba abụọ siri ezigbo ike ga na-ama aka n’oge ikpeazụ

    • Mkpu. 6:1-4​—N’ọhụụ, Jọn onyeozi hụrụ ịnyịnya na-acha uhie uhie nke nọchiri anya agha. E nyekwara onye na-agba ịnyịnya ahụ “ikike iwepụ udo n’ụwa”

Gịnị ka Jehova ga-eme gbasara agha ụmụ mmadụ na-alụ?

Gịnị mere na Ndị Kraịst anaghị etinye aka n’agha mba dị iche iche na-alụ?

Olee ụdị agha Jehova Chineke na Jizọs na-alụ?

Olee agha Ndị Kraịst na-alụ?

Olee otú Ndị Kraịst ga-esi zere àgwà ndị nwere ike ịkpata nsogbu n’ọgbakọ, dị ka esemokwu ma ọ bụ imegwara ndị mejọrọ anyị?