Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya


Mmadụ ò nwere ike ịna-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi?

Mmadụ ò nwere ike ịna-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi?

Ị̀ ga-asị . . .

  • ee?

  • mba?

  • o nwere ike?

GỊNỊ KA BAỊBỤL KWURU?

“Ndị ezi omume ga-enweta ụwa, ha ga-ebikwa na ya ruo mgbe ebighị ebi.” ABỤ ỌMA 37:29.

OLEE URU Ọ GA-ABARA GỊ?

Gị na ndị ezinụlọ gị na ndị enyi gị ga na-enwe obi ụtọ, nọrọkwa n’udo n’ọdịnihu.JEREMAYA 29:11.

Ị ga na-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi, ọ bụghị obi dị gị mma taa, ya ajọwa gị njọ echi.ABỤ ỌMA 22:26.

ÀNYỊ KWESỊRỊ IKWERE IHE A BAỊBỤL KWURU?

Eenụ! Ị chọọ ịma ihe mere anyị ji kwesị ikwere, biko leba anya n’isiokwu atọ dị n’akwụkwọ a. Isiokwu ndị ahụ bụ: