Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 153

Nye M Obi Ike

Nye M Obi Ike

(2 Ndị Eze 6:16)

  1. 1. Nsogbu dị n’ụwa

    N’eme k’ụjọ jidem.

    M’ọ bụ gị n’edum kw’ụbọchị.

    Amam n’ị nọ mụn-so.

    Anyị bi n’ụw’ọjọọ.

    M’obi sirim ike

    N’ị bụ Chi n’eme ebere.

    Ndụm dị gị n’aka.

    (UKWE)

    Jehova, mee kam nwe’okwukwe,

    Kam ghọtam-gbe niile

    Nan-dị ‘mụ’ozi gị ga n’echebem.

    Ha karịrịn-d’iro.

    Biko, nyem ob’ike.

    M ga n’atachio-bi.

    Jehova, nyem ob’ike.

    Ị g’emeri n’agha.

  2. 2. Amam nam g’atụe-gwu

    N’ihi nam bụ ‘madụ.

    M’ọ bụ gị n’edum, n’echebem.

    Ike gị dịe-bube.

    Nd’iro gị jidem,

    Mee kam ghar’ịtụe-gwu.

    Nsogbu agagh’egbochim.

    M gagh’atụe-gwuọ-nwụ.

    (UKWE)

    Jehova, mee kam nwe’okwukwe,

    Kam ghọtam-gbe niile

    Nan-dị ‘mụ’ozi gị ga n’echebem.

    Ha karịrịn-d’iro.

    Biko, nyem ob’ike.

    M ga n’atachio-bi.

    Jehova, nyem ob’ike.

    Ị g’emeri n’agha.

    (UKWE)

    Jehova, mee kam nwe’okwukwe,

    Kam ghọtam-gbe niile

    Nan-dị ‘mụ’ozi gị ga n’echebem.

    Ha karịrịn-d’iro.

    Biko, nyem ob’ike.

    M ga n’atachio-bi.

    Jehova, nyem ob’ike.

    Ị g’emeri n’agha.

    Jehova, nyem ob’ike.

    Ị g’emeri n’agha.