ABỤ NKE 154
Ịhụnanya Adịghị Ada Ada
1. Legharịa anya.
Ị g’achọpụta na
Ndị Jehova pụr’iche.
Anyị dum nwere
Ezigboị-hụnanya.
Anyị hapụr’ụwa Setan.
(TUPU UKWE)
Anyị ma n’ịhụnanya
G’adị ru’ebigh’ebi.
(UKWE)
Lee ịhụnanya.
Jehova Chineke
Bụị-hụnanya.
Lee, ịhụnanya
K’anyị niile chọrọ.
K’anyị niile gbalịa
Gosi ‘madụ niile
Ịhụnanya.
2. Nsogbu n’eme
K’ike n’agwụch’anyị.
Ọ n’eme k’anyị dawam-bà.
K’anyị n’akasi
’Madụ niile obi.
Ọ g’eme k’anyị nwe’obiụ-tọ.
(TUPU UKWE)
Anyị ma n’ịhụnanya
G’adị ru’ebigh’ebi.
(UKWE)
Lee ịhụnanya.
Jehova Chineke
Bụị-hụnanya.
Lee, ịhụnanya
K’anyị niile chọrọ.
K’anyị niile gbalịa
Gosi ‘madụ niile—
(UKWE)
Lee ịhụnanya.
Jehova Chineke
Bụị-hụnanya.
Lee, ịhụnanya
K’anyị niile chọrọ.
K’anyị niile gbalịa
Gosi ‘madụ niile
Ịhụnanya,
Ịhụnanya,
Ịhụnanya.