Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2023

Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2023
  • Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova: 85

  • Mba Ndị Nyere Akụkọ Ozi Ha: 239

  • Ọgbakọ Niile: 118,177

  • Ndị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Ụwa Niile: 20,461,767

  • Ndị Tara Achịcha n’Ụwa Niile: 22,312

  • Ọnụ Ọgụgụ Kacha Elu nke Ndị Nkwusa a: 8,816,562

  • Nkezi Ndị Kwusara Ozi Ọma Kwa Ọnwa: 8,625,042

  • Ihe O Ji Karịa nke 2022: 110,059

  • Ndị Niile E Mere Baptizim b: 269,517

  • Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ c Kwa Ọnwa: 1,570,906

  • Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Inyeaka Kwa Ọnwa: 738,457

  • Awa Niile Anyị Ji Kwusaa Ozi Ọma: 1,791,490,713

  • Nkezi Ọmụmụ Baịbụl d Kwa Ọnwa: 7,281,212

Afọ ije ozi 2023 malitere na Septemba 1, 2022 ruo n’Ọgọst 31, 2023.

a Onye nkwusa bụ onye na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke. (Matiu 24:14) Ị chọọ ịmatakwu gbasara otú e si nweta ọnụ ọgụgụ a, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Ndịàmà Jehova Ole Ka E Nwere n’Ụwa Niile?

b Ị chọọ ịmatakwu ihe mmadụ ga-eme tupu e mee ya baptizim, ya aghọọ Onyeàmà Jehova, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Gịnị Ka M Ga-eme Ka M Bụrụ Onyeàmà Jehova?

c Onye ọsụ ụzọ bụ Onyeàmà Jehova e mere baptizim na-akpa àgwà ọma, wepụtara onwe ya iji awa ole a kapịrị ọnụ na-ekwusa ozi ọma kwa ọnwa.

d Ị chọọ ịmatakwu gbasara ya, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?