Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2009

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2009

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2009

E gosiri Ụlọ Nche ndị isiokwu ndị a pụtara na ha n’ebe a

AKỤKỌ NDỤ

Afọ Iri Itoolu Gara Aga, M Malitere ‘Icheta Onye Okike Ukwu M (E. Ridgwell), 7/15

Ana M Ekele Chineke n’Agbanyeghị Ọdachi Ndị Dakwasịrị M (E. Acosta), 6/1

Gịnị Ka M Nwere Ike Iji Kwụọ Jehova Ụgwọ? (R. Danner), 6/15

Inweta Ọṅụ n’Agbanyeghị na M Nwere Nkwarụ (P. Gaspar), 5/1

“Lekwa Ụzọ. Jeenụ Ije na Ya” (E. Pederson nke  R. Pappas dere), 1/15

M Chọtara Ihe Na-eme M Obi Ụtọ ná Ndụ (G. Martínez), 9/15

“Mmụọ Ozi Jehova Na-ama Ụlọikwuu Gburugburu” (C. Connell), 3/15

Otú Mgbakọ Atọ Si Mee Ka Ndụ M Gbanwee (G. Warienchuck), 10/15

Ọ Bụghị Naanị Achịcha Ga-eme Ka Mmadụ Dị Ndụ (J. Hisiger), 3/1

BAỊBỤL

Baịbụl Dị Ndụ Ọbụna n’Asụsụ Nwụrụ Anwụ, 4/1

Codex Vatikan, 10/1

Erute Madagascar, 12/15

Ha Hụrụ Okwu Chineke n’Anya, 6/1

Ihe Atụ Ndị Dị na Baịbụl, 5/1

Ihe Mere E Ji Dee Akwụkwọ Ụfọdụ nke Baịbụl n’Asụsụ Grik, 4/1

Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Mkpughe—nke Abụọ, 2/15

Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Mkpughe—nke Mbụ, 1/15

Ịchọpụta Ihe Dị Oké Ọnụ Ahịa (Codex Ephraemi Syri rescriptus), 9/1

Na-agbanwe Ndụ, 2/1, 7/1, 8/1, 11/1

Otú I Nwere Ike Isi Ghọta Baịbụl, 7/1

Otú O Si Dịruo n’Oge Anyị, 11/1

Ọ Bara Uru, 6/1

Ọ̀ Dị Mkpa Ka Ị Mụọ Asụsụ Hibru na Grik? 11/1

JEHOVA

Chineke Ò Kwere Gị Nkwa na Ị Ga-aba Ọgaranya? 9/1

Chineke Ọ̀ Kwadoro Nwoke Ịlụ Ihe Karịrị Otu Nwaanyị? 7/1

Chineke Ọ̀ Na-agbanwe Obi Ya? 6/1

Chineke Ọ̀ Na-akpọrọ Ụmụaka Ka Ha Ghọọ Ndị Mmụọ Ozi? 3/1

Echefukwala Jehova, 3/15

È Nwere Onye Na-eche Banyere M? 6/1

Gịnị Ka Jehova Chọrọ Anyị n’Aka? 10/1

Ibu Ọnụ Ọ̀ Na-eme Ka Mmadụ Bịarukwuo Chineke Nso? 4/1

Ihe Kacha Egosi na Chineke Hụrụ Anyị n’Anya, 2/1

Ịdị Umeala n’Obi Na-amasị Jehova, 8/1

Jehova Dị Nsọ, 7/1

Jehova Kọwara Onwe Ya, 5/1

Jehova Na-enye Anyị Ohere Ikpebi Ihe Anyị Ga-eme, 11/1

Jizọs Ọ̀ Bụ Chineke Pụrụ Ime Ihe Niile? 2/1, 4/1

Naanị Chineke Nwere Ike Ịzọpụta Ụwa, 1/1

Nna nke Ụmụ Na-enweghị Nna, 4/1

Nsogbu Ndị Anyị Na-enwe Hà Bụ Ahụhụ Chineke Na-ata Anyị? 6/1

“M Maara Nnọọ Ihe Mgbu Ha Na-enwe” (Ọp 3:1-10), 3/1

Ònye Bụ Chineke? 2/1

Onyeikpe nke Na-akwụsi Ike n’Ihe Ziri Ezi, 9/1

Onyeikpe nke Na-eme Ihe Ziri Ezi Mgbe Niile, 1/1

Otú Jizọs na Nna Ya Si Bụrụ Otu 9/1

Ọ Chọrọ Ka Ihe Gaara Anyị nke Ọma, 12/1

Ọ Ga-akwụsị Ahụhụ Niile! 12/1

Ọ Ma Ihe Anyị Ga-emeli, 6/1

Tụọ Egwu Chineke, Ọ Bụghị Egwu Mmadụ, 3/1

Vatican Chọrọ Ime Ka A Kwụsị Ịkpọ Aha Chineke, 4/1

JIZỌS KRAỊST

Gịnị Mere Jizọs Ji Saa Ụkwụ Ndịozi Ya? 1/1

Ihe Mere Jizọs Ji Kpọọ Jehova “Aba, Nna” 4/1

Ihe Mere Josef Ji Chewe Echiche Ịgba Meri Alụkwaghịm, 12/1

Ihe Mere Ndị Agha Rom Ji Chọsie Ike Inweta Uwe Ime Jizọs, 7/1

Ihe Ọ Kụziri Banyere Ekpere Chineke Na-anụ, 2/1

Ihe Ọ Kụziri Banyere Ndụ Ezinụlọ, 11/1

Ihe Ọ Kụziri Banyere Ọdịnihu Ụmụ Mmadụ, 8/1

Ihe Ọ Kụziri Banyere “Ọgwụgwụ,” 5/1

Jizọs Meriri Ọnwụnwa, 5/1

Jizọs Ọ̀ Bụ Chineke? 2/1, 4/1

Ndị Amamihe Atọ Hà Letara Nwa Ọhụrụ Bụ́ Jizọs n’Ezie? 12/1

Ndị Farisii Yiri “Ili E Tere Nzụ,” 11/1

Otú Jizọs na Nna Ya Si Bụrụ Otu, 9/1

Ọnụ A Gụrụ Ndị Mmadụ nke Mere Ka A Mụọ Jizọs na Betlehem, 12/1

ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ

A Na-ahụ Amamihe Jehova n’Ihe Ndị O Kere, 4/15

‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M,’ 1/15

Ezinụlọ Ndị Kraịst, Ṅomienụ Ihe Nlereanya Jizọs Setịpụrụ! 7/15

Gịnị Ka Ekpere Gị Na-egosi Banyere Gị? 11/15

Ha “Na-eso Nwa Atụrụ Ahụ,” 2/15

Ihe Chineke Na-akụziri Anyị Bara Uru Na-enweghị Atụ, 9/15

Ihe Jizọs Kwuru Ọ̀ Na-enyere Gị Aka Ịma Otú Ị Ga-esi Na-ekpe Ekpere? 2/15

Ì Nwere Ekele Maka Ihe Jehova Mere Iji Napụta Gị? 9/15

Ịchọta Akụ̀ ‘E Ji Nlezianya Zochie n’Ime Ya,’ 7/15

Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’Ụwa Bụ Olileanya Chineke Mere Ka Anyị Nwee, 8/15

Ịhụnanya Kraịst Na-akpali Anyị Ịhụ Ndị Ọzọ n’Anya, 9/15

Ịmata na Jizọs Bụ Devid Ka Ukwuu Nakwa Sọlọmọn Ka Ukwuu, 4/15

Ịmata Onye Bụ́ Mozis ahụ Ka Ukwuu, 4/15

Ị̀ Na-eje Ozi Ka Onye Chineke Gosiri ‘Obiọma Ya Na-erughịrị Mmadụ’? 1/15

Jehova Kwesịrị Ka Anyị Niile Na-eto Ya, 3/15

Jiri Ịhụnanya Na-akụzi Ihe Ka Jizọs, 7/15

Jiri Nkwuwa Okwu Na-ekwusa Ozi Ọma Ka Jizọs, 7/15

Jiri Ọnọdụ Gị n’Ọgbakọ Kpọrọ Ihe, 11/15

Jisienụ Ike Ruo Ntozu Okè n’Ihi na “Oké Ụbọchị Jehova Dị Nso,” 5/15

Job Toro Aha Jehova, 4/15

Ka Ihe Ndị Jizọs Kwuru Gbanwee Ndụ Gị, 2/15

“Ka Mmụọ Chineke Mee Ka Unu Na-anụ Ọkụ n’Obi,” 10/15

Ka Ọrụ Ime Ndị Na-eso Ụzọ Na-enye Gị Ọṅụ, 1/15

Kraịst Ọ̀ Kụziri na Ndị Mmadụ Ga-adị Ndụ Ebighị Ebi n’Ụwa? 8/15

Lee Ohu nke Ihe Ya Masịrị Jehova! 1/15

Lekwasị Anya n’Ihe ahụ A Na-agbata n’Ọsọ, 3/15

Mee Ka Ekpere Gị Ka Mma Site n’Ịmụ Baịbụl, 11/15

Mee Ka Ọganihu Gị Pụta Ìhè, 12/15

Mesaya ahụ Bụ Onye Chineke Ga-esi n’Aka Ya Zọpụta Anyị, 12/15

“Mụrụnụ Anya,” 3/15

Na-agwa Onye Agbata Obi Gị Eziokwu, 6/15

Na-ahụkwu Ụmụnna Anyị n’Anya, 11/15

“Na-anụ Ọkụ n’Obi Ịrụ Ezi Ọrụ”! 6/15

Na-anụrụ Ụlọ Jehova Ọkụ n’Obi! 6/15

Na-enwe Ọṅụ Mgbe Ihe Na-esiri Gị Ike, 12/15

Na-erube Isi Ka Jizọs, Nweekwa Obi Ike Ka Ya, 9/15

Ndị Ezi Omume Ga-eto Chineke Ruo Mgbe Ebighị Ebi, 3/15

Ndị Na-eto Eto, Meenụ Ka Ọganihu Unu Pụta Ìhè, 5/15

Ndị Mmụọ Ozi Bụ “Ndị Mmụọ Na-ejere Ọha Mmadụ Ozi” 5/15

Ndị Ozi Chineke Na-akwanyere Ndị Ọzọ Ùgwù, 11/15

“Nọrọnụ n’Ịhụnanya Chineke,” 8/15

Nwee Ịhụnanya nke Na-adịghị Ada Ada, 12/15

Nwee Ụdị Echiche Kraịst Nwere, 9/15

Obi Jehova Na-aṅụrị Ọṅụ Ma I Guzosie Ike n’Ezi Ihe, 4/15

Ohu Jehova—Onye ‘A Mara Ube n’Ihi Mmebi Iwu Anyị’ 1/15

Olee Ihe Mere Anyị Ga-eji Na-eso “Kraịst”? 5/15

Onye ahụ Na-elekọta Ụlọ, Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi, na Òtù Na-Achị Isi Na-anọchite Anya Ya, 6/15

Otú Gị na Ndị Enyi Gị Ga-esi Na-abụ Enyi n’Ụwa A Ịhụnanya Kọrọ, 10/15

Otú Ime Ihe Jizọs Kwuru Si Eme Ka E Nwee Obi Ụtọ, 2/15

“Unu Bụ Ndị Enyi M,” 10/15

“Unu na Mmadụ Niile Dịrị n’Udo,” 10/15

Ụmụ Mmadụ Enweghachi Olileanya Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’Ụwa, 8/15

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ

Adam na Iv Hà Dịrị Ndụ n’Ụwa n’Ezie? 9/1

Akara Aka, 3/1

À Kara Ndụ Anyị Aka? 4/1

‘Akwụkwọ Jesha’ na ‘Akwụkwọ Agha Jehova’ 3/15

“Amen,” 6/1

Chebe Onwe Gị Ka Ndị Mmụọ Ọjọọ Ghara Inweta Gị, 5/1

Echiche Ụgha Isii E Nwere Banyere Ndị Kraịst, 11/1

Ekpenta E Kwuru Okwu Ya na Baịbụl, 2/1

Ekwensu Ọ̀ Dị Adị n’Ezie? 10/1

Ememme Afọ Ọhụrụ Ndị China (Eshia), 12/1

È Nwere Ndị Na-akpa Aṅụ n’Izrel Oge Ochie? 7/1

È Nwere Olileanya na Nwa Nwụrụ n’Afọ Nne YA Ga-ebilite n’Ọnwụ? 4/15

Eze Devid na Abụ, 12/1

Gbanye “Mgbọrọgwụ ma Guzosie Ike na Ntọala Ahụ,” 10/15

“Gịnị Ka Anyị Ga-eri?” 8/1

Gịnị Mere Ozi Ọma Pọl Onyeozi Ziri n’Efesọs Ji Kpasuo Ọgba Aghara? 2/1

Hà Achọtala Ụgbọ Noa? 7/1

Igurube Ọ̀ Bụ Nri Ndị Mmadụ Na-erikarị? (Mt 3:4), 10/1

Igbe Ọgbụgba Ndụ Ahụ, 9/1

Ihe Ebube nke Mere na Pentikọst, 9/1

Ihe Ịbụ Onye E Tere Mmanụ Pụtara, 8/1

Ihe Ilu 24:27 Na-akụziri Anyị, 10/15

Ihe Ọ Bụla Nwere Oge, 3/1

Ịkụ Azụ̀ n’Oké Osimiri Galili, 10/1

Ịlụ Agha Ò Kwekọrọ n’Ozizi Ndị Kraịst? 10/1

Ịmụ Ọzọ, 4/1

Ị̀ Na-atụ Ndị Nwụrụ Anwụ Ụjọ? 1/1

Jehoash, 4/1

Jeremaya, 12/1

Josaya, 2/1

Kọrịnt, 3/1

Mmadụ Ò Nwere Ike Ịmalite Inwe Okwukwe n’Onye Okike? 10/1

Mgbe E Gbuchara Ọtụtụ Ndị n’Ụlọ Akwụkwọ, 12/1

Mmiri Ozuzo, 1/1

Gịnị Mere Okwu Banyere Mmụọ Nsọ Ji Agbagwoju Ndị Mmadụ Anya? 10/1

Ndị A Kpọrọ Jems, 9/1

Ndị Izrel Na-agụ Kpakpando, 3/1

Ndị Juu ‘Mere Ihe n’Amaghị Ama’ (Ọrụ 3:17), 6/15

Ndị Nna Okwukwe Mgbe Ochie, 7/1

Ndị Odeakwụkwọ ahụ Ndị Megidere Jizọs, 8/1

“N’oge Herọd Bụ́ Eze,” 12/1

Nwa Nwanne Nwaanyị Pọl, 6/1

Nwa Okorobịa nke Nwere Obi Ike (Devid), 1/1

Nwoke nke Nwere Okwukwe ná Nkwa Chineke (Ebreham), 7/1

Obi Iru Ala n’Ụwa nke Nsogbu Juru, 7/1

Ofufe Chi Bel na Inwe Mmekọahụ Aghara Aghara, 11/1

Ofufe Ezinụlọ, 10/15

Okpukpe Niile Hà Dị Mma? 8/1

Okwukwe nke Sikwuru Ike, 5/1

Olee Ebe Ndị Kraịst Oge Gboo Kwusaruru Ozi Ọma n’Eshia? 1/1

Olee Mgbe E Si n’Eluigwe Chụdata Setan n’Ụwa? 5/15

Ò Nwere Ihe Aha A Gụrụ Mmadụ Pụtara? 2/1

Ò Nwere Ihe Mere Pọntịọs Ji Tụọ Siza Ụjọ? 1/1

“Onyeisi Ndị Nche Ụlọ Nsọ,” 10/1

Osisi ‘Akwụkwọ Ya Na-adịghị Akpọnwụ Akpọnwụ,’ 3/1

Otú E Si Kpọlite Lazarọs n’Ọnwụ, 3/1

Otú Paradaịs Si Funahụ Ụmụ Mmadụ, 11/1

Ọ̀ Bụ Otu Chineke Ka Okpukpe Niile Na-efe? 6/1

Ọ̀ Dị Mgbe E Ji Osisi Pịrị Ọnụ Gbaa Jeruselem Gburugburu? 5/1

Ọ Gbalịrị Ịkwụsị Ịtụ Ụjọ na Inwe Obi Abụọ (Pita), 10/1

Ọ Kpara Àgwà Onye Nwere Ezi Uche (Abigel), 7/1

Ọ Mụtara Ihe n’Ihe Ndị O Mejọrọ (Jona), 1/1

Ọ Mụtara Ime Ebere (Jona), 4/1

Ọrịa E Ji Ọrụ Ebube Agwọ, 5/1

Ọwa Mmiri Hezekaya Wuru, 5/1

Rehab, 8/1

Shem, 10/1

“Ụmụ Zus” (Ọrụ 28:11), 3/1

Wepụta Oge Ị Ga-eji Na-amụ Ihe, 10/15

Yurim na Tọmịm, 6/1

NDỊÀMÀ JEHOVA

Ajọ Ifufe nke Fere na Myanmar, 3/1

Anyị Ji Obi Ụtọ Na-akpọ Gị Òkù (ọmụmụ ihe), 2/1

Betel Brooklyn Agbaala Otu Narị Afọ, 5/1

Ebe E Nwere Mkpa Ka Ukwuu, 4/15, 12/15

Ebe Obibi Akwụkwọ Pụrụ Iche (Ugbo Watchtower, U.S.A.), 7/1

Ememme Ngụsị Akwụkwọ Gilied, 2/15, 9/1

Ihe Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Eji Ihe Oyiyi Efe Ofufe, 2/1

Ikwusa Ozi Ọma na Ịkụzi Baịbụl n’Africa, 3/1

Ì Nwere Ike Ịgafeta Masedonia? 12/15

Ịchọsi Ndị Nwere Mmasị n’Okwu Chineke Ike (Ireland), 3/1

Ịchọta Akụ̀ Ndị Zoro Ezo (Estonia), 8/15

‘Jehova Emeela Ka Ha Nweta Ihu Ọma Ya’ (ndị ogbi), 8/15

Jiri Ụmụnna Anyị Ndị Dara Ogbi Kpọrọ Ihe, 11/15

Mkpụrụ nke Eziokwu Ruru n’Ime Ime Obodo (Tuva Republic, Russia), 7/15

Ndịàmà Jehova Hà So n’Okpukpe Ndị Protestant? 11/1

Njem Anyị Mere Gaa “Obodo Dị Ezigbo Anya n’Ụwa” (Sakha Republic), 6/1

Njem Mere Ka Anyị Hụ Ihe Ndị Mere n’Oge Ochie (ndị Amman nọ na U.S.A.), 12/1

Nwatakịrị Nwaanyị nke Na-emesapụ Aka, 11/15

Okwu Pụrụ Iche A Ga-agwa Ọha na Eze, 4/1

Onye Nwere Obi Ụtọ na Olileanya n’Agbanyeghị na Ọ Dara Ogbenye, 9/1

Ozi Ọma na Narị Asụsụ Ise, 11/1

Ọdọ Mmiri Kacha Ukwuu n’Etiti Kọntinent America, 9/1

NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST

Ebee Ka I Kwesịrị Ịnọ Mgbe A Ga-ebibi Ụwa? 5/15

Echefukwala Jehova, 3/15

Ego Ole Ka M Kwesịrị Inye n’Onyinye? 8/1

Ekpere Chineke Na-anụ, 2/1

Ekpere Ndị A Na-anaghị Aza, 1/1

Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Dọpụ Uche Gị, 8/15

Ibu Ọnụ, 4/1

Iji Obi Ụtọ Na-enye Onyinye, 11/15

Ijizi Ego Ejizi, 8/1

Ì Kwesịrị Isi Ọnwụ na Ị Ga-emerịrị Ihe Masịrị Gị? 2/15

Ili Ozu, 2/15

Inwe Ọṅụ n’Ọrụ Chineke nke Anyị Na-arụsi Ike, 12/15

Ì Nwetụla Ihe Ùgwù Ije Ozi? 8/15

Inye Ndị Ọzọ Ọrụ, 6/15

Ịdọ Ụmụaka Aka ná Ntị, 2/1

Ịtaị, 5/15

Jiri Obi Ụtọ Nabata Enyemaka, Si n’Ala Ala Obi Gị Na-enye Ihe, 7/15

Kwadebe Ụmụ Gị Ndị Dị Afọ Iri na Ụma Ịghọ Ndị Dimkpa, 5/1

Kwe Ka Chineke Na-agwa Gị Okwu Kwa Ụbọchị, 8/1

Meri, 1/1

Mgbe Ahụ́ Na-adịghị Di Ma Ọ Bụ Nwunye Gị, 11/1

Mgbe E Mejọrọ Gị, 9/1

Na-enwe Ọṅụ Mgbe Ị Na-alụbeghị Di ma Ọ Bụ Nwunye, 6/15

Ndị Bụ́ Di, Nweenụ Ịhụnanya Ka Kraịst, 5/15

Ndụ Ezinụlọ, 11/1

Nwanna Nwaanyị Ò Kwesịrị Ikpuchi Isi Ya Ma Ọ Na-asụgharị Asụsụ Ndị Ogbi? 11/15

“Oge Ịgbachi Nkịtị,” 5/15

Olee Otú I Nwere Ike Isi Nọgide Na-ekwusa Ozi Ọma? 3/15

Ọ̀ Bụ M Ji Aka M Họrọ Okpukpe M Ka Ọ̀ Bụ Ndị Mụrụ M Họtaara M Ya? 9/15

‘Ụzọ Ịhụnanya Kasị Mma,’ 7/15

Rụkọọnụ Ọrụ Ọnụ Ka Unu Wee Nwee Ọganihu, 7/15