Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2010

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2010

Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2010

E gosiri Ụlọ Nche ndị isiokwu ndị a pụtara na ha n’ebe a

AKỤKỌ NDỤ

Chineke Bụ ‘Onye Na-eme Oké Ihe’ (M. Raj), 12/1

Eziokwu Dị Na Baịbụl Na-akpa Ike (V. Fraese), 12/15

‘Ihe O Mere Esorola Ya Gawa,’ 11/15

Ije Ozi n’Oge A A Na-enwe Ọganihu (H. Harris), 9/15

Ịrụsi Ọrụ Ike n’Ọgbakọ Jehova (V. Zubko), 10/15

Ọnwụnwa Mere Ka A Tụkwasịkwuo Jehova Obi (A. Dello Stritto), 4/15

Tụkwasị Jehova Obi (E. Schmidt), 9/1

BAỊBỤL

Baịbụl Ò Buru Amụma Banyere Mba Izrel nke Oge A? 11/1

Ezikiel 18:20 na Ọpụpụ 20:5 kwekọrọ, 3/15

Ihe Mere Matiu Ji Kwuo na Ọ Bụ Jeremaya Kwuru Ihe Dị n’Akwụkwọ Zekaraya 12/1

Ihe Asaa Ga-enyere Gị Aka Irite Uru n’Ịgụ Baịbụl, 7/1

Ihe Mere I Nwere Ike Iji Tụkwasị Oziọma Anọ Dị na Baịbụl Obi, 3/1

Na-agbanwe Ndụ, 2/1, 5/1, 8/1, 11/1

Onye Biri Akwụkwọ n’Oge Gboo Emee Ka Ọtụtụ Ndị Gụwa Baịbụl, 7/1

Ọ̀ Bụ Okwu Chineke E Si n’Ike Mmụọ Nsọ Dee? 3/1

Ọ̀ Kọọrọ Anyị Ihe Niile Banyere Jizọs? 4/1

ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ

Ahụ́ Ga-eru Gị Ala Ma Gị na Ndị Chineke Nọrọ, 6/15

Anyị Ga-eje Ije n’Iguzosi Ike n’Ezi Ihe nke Anyị! 11/15

Anyị Ịbụ nke Jehova Bụ Ihe Ùgwù Na-erughịrị Anyị, 1/15

Bata n’Ụzọ Ndụ nke Kacha Mma! 2/15

Burunụ Ụzọ Na-achọ “Ezi Omume Chineke,” 10/15

Bụkuo Jehova Abụ! 12/15

Bụrụ Ezigbo Onye Na-eso Ụzọ Kraịst, 1/15

“Chebaranụ Ụdị Mmadụ Unu Kwesịrị Ịbụ Echiche!” 7/15

E Ji Ịdị n’Otu Mara Ndị Na-efe Chineke Ezi Ofufe, 9/15

Emela Ka Mmụọ Nsọ Jehova Nwee Mwute, 5/15

Gịnị Ka Ime Baptizim “n’Aha nke Nna na nke Ọkpara na nke Mmụọ Nsọ” Pụtara? 3/15

Gịnị Mere I Ji Kwesị Ịrara Onwe Gị Nye Jehova? 1/15

Ihe Ụbọchị Jehova Ga-ekpughe, 7/15

Ije Ije Site na Mmụọ Nsọ Na-eme Ka Anyị Na-ebi Ndụ Kwekọrọ ná Nrara Anyị Raara Onwe Anyị Nye Jehova, 3/15

Ịdị n’Otu Ndị Kraịst Na-eme Ka E Too Chineke, 9/15

Ị̀ Na-ebute Ụzọ n’Ịsọpụrụ Ụmụnna Gị? 10/15

Ị̀ Na-eso Eme Ka Ọmụmụ Ihe Na-ewuli Elu? 10/15

Ị̀ Na-esosi Kraịst Ike? 4/15

Jehova Bụ Ọkaakaa Onyenwe Anyị! 11/15

Jiri “Mma Agha nke Mmụọ Nsọ” Na-arụ Ọrụ nke Ọma,” 2/15

Jiri Obi Gị Dum Na-arụ Nnukwu Ọrụ Owuwe Ihe Ubi Ahụ, 7/15

Ka “Iwu Obiọma” Chebe Ire Gị, 8/15

Ka Ofufe Chineke Na-anụ Gị Ọkụ n’Obi, 12/15

‘Mmụọ Nsọ Na-enyocha Ihe Ndị Miri Emi nke Chineke,’ 7/15

“Mmụọ Nsọ na Nwaanyị ahụ A Na-alụ Ọhụrụ Na-asị: ‘Bịa!’” 2/15

Na-achọsi Ngọzi Jehova Ike, 9/15

Na-eme Ka Ọgbakọ Sie Ike, 6/15

“Na-emeri Ihe Ọjọọ” Site n’Ijide Onwe Gị Mgbe A Kpasuru Gị Iwe, 6/15

“Ndị Ezi Omume Ga-enwu Gbaa Dị Ka Anyanwụ,” 3/15

Ndị Ikom, Ùnu Na-edo Onwe Unu n’Okpuru Kraịst? 5/15

Ndị Inyom, Olee Ihe Mere Unu Ji Kwesị Ido Onwe Unu n’Okpuru Ndị Nọ n’Isi? 5/15

Ndị Na-eto Eto—Ka Ijere Jehova Ozi Na-agụsikwu Unu Agụụ Ike, 4/15

Ndị Na-eto Eto—Ka Okwu Chineke Na-edu Unu, 11/15

Ndị Na-eto Eto—Olee Ihe Unu Ga-eji Ndụ Unu Eme? 11/15

Ndị Na-eto Eto—Unu Esola Ndị Ọgbọ Unu Eme Ihe Na-adịghị Mma, 11/15

‘Na-ekwu Okwu Chineke n’Atụghị Egwu,’ 2/15

Nweta Ngọzi Site n’Aka Eze nke Mmụọ Chineke Na-edu! 12/15

Nweta Ume Site n’Ime Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ife Jehova, 6/15

“Ònye Maara Uche Jehova?” 10/15

“Onye Ndú Unu Bụ Otu Onye, Ya Bụ, Kraịst,” 9/15

Onye Ndú Anyị nke Na-arụsi Ọrụ Ike Taa, 9/15

Ònye Nwere Ike Ịnapụta Ndị Na-eti Mkpu Enyemaka? 8/15

Okwu Ọma Na-eme Ka Mmadụ na Ibe Ya Dịrị ná Mma, 6/15

Otu Ìgwè Atụrụ, Otu Onye Ọzụzụ Atụrụ, 3/15

Otú Ihe Mgbapụta ahụ Si Azọpụta Anyị, 8/15

Otú Jehova Si Eji Mmụọ Nsọ Emezu Nzube Ya, 4/15

Otú Jizọs Si Gosi na Chineke Bụ Onye Ezi Omume, 8/15

Ọchịchị Jehova Kacha Mma! 1/15

Ọchịchị Setan Ga-akụrịrị Afọ n’Ala, 1/15

“Ugbu A Bụ Oge A Na-anabata Ndị Mmadụ Karịsịa,” 12/15

Ụmụnna Ndị Ikom—Ghaanụ Mkpụrụ Maka Mmụọ Nsọ Ka Unu Wee Ruo Eru! 5/15

Wepụ Anya Gị n’Ihe Na-abaghị Uru! 4/15

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ

‘Afọ Ndụ Ụmụ Mmadụ Ọ̀ Ga-abụzi Otu Narị Afọ na Iri Abụọ’? (Je 6:3), 12/15

A Gwọọ Otu Onye Ekpenta (Neaman), 11/1

Alaeze nke Ga-agbanwe Ụwa, 10/1

Anụ E Ji Chụọrọ Arụsị Àjà, 10/1

‘Apa nke Na-egosi na Mmadụ Bụ Ohu Jizọs’ (Ga 6:17), 11/1

A Taghị Erọn Ahụhụ Maka Nwa Ehi Ọlaedo Ọ Kpụrụ, 5/15

Atọ n’Ime Otu, 2/1

Bọlsọm nke Gilied, 6/1

Diọkpara, 5/1

Ebe Ha Biri (Ndị Kraịst narị afọ mbụ), 1/1

“Ebe Ndị Dị Elu,” 8/1

Ekwela Ka E Duhie Gị, 9/1

Heran—Obodo Na-ekwo Ekwo n’Oge Ochie, 5/15

Ihe Mere Ndị Mmadụ Ji Eme Ihe Ọjọọ, 9/1

Ihe Nzuzo I Nwere Ike Ịkọrọ Ndị Ọzọ, 12/1

Ihe Ọṅụṅụ Na-egbu Egbu E Nwere n’Oge Baịbụl, 2/1

Ikwupụta Mmehie, 9/1

Ime Njem Gaa n’Ebe Kasị Anya n’Ụwa, 11/1

Iro Dị n’Etiti Ndị Juu na Ndị Sameria n’Oge Jizọs, 10/1

Ịsụ Asụsụ Dị Iche Iche, 10/1

Kpakpando Hà Na-emetụta Ndụ Gị? 6/1

M̀ Kwesịrị Isonyere Okpukpe? 11/1

Mak—Onye ‘Bara Uru Maka Ije Ozi,’ 3/15

Mbadamba Ide Ihe (Lu 1:63), 1/1

Mkpọ̀ A Na-etinye Akụkụ Akwụkwọ Nsọ, 5/1

‘Mmanya Ọhụrụ n’Ime Karama Akpụkpọ Mmanya Mere Ochie’ (Lu 5:37, 38), 3/1

Mmehie, 6/1

Mmụọ Nsọ, 10/1

Ndị Dịrị Ndụ n’Oge Baịbụl Hà Dịrị Ogologo Ndụ Otú E Kwuru na Ha Dịrị? 12/1

Ndị Kraịst Oge Ochie na Chi Dị Iche Iche A Na-efe na Rom, 5/15

Ndị Nkwado Okwukwe, 6/1

Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Nwere Ike Inyere Ndị Dị Ndụ Aka? 1/1

“Ndị Ji Mma Daga” (Ọrụ 21:38), 3/1

“Ndị Na-arụ Ọrụ n’Ụlọ” (Taị 2:5), 2/1

Ndị Ọma Niile Hà Ga-aga Eluigwe? 2/1

“Ngagharị Mmeri” (2Kọ 2:14-16), 8/1

Njem Ụgbọ Mmiri Ndị Oge Ochie Mere Gafee Oké Osimiri Mediterenian, 3/1

Obodo Mgbaba Hà Ghọrọ Ebe Ndị Omekome Na-agbaba? 11/1

Obu Ihe Ọṅụṅụ Eze, 7/1

Okpukpe Calvin, 9/1

Olee Ebe Ken Si Nweta Nwunye Ya? 9/1

Olee Ebe Paradaịs Baịbụl Kwuru Okwu Ya Dị? 12/1

Ndị Bụ́ Mmụọ—Hà Dị Adị? 12/1

Otú Chineke Si Ele Mmanya Na-aba n’Anya Anya, 1/1

O “Wee Na-eto n’Ebe Jehova Nọ” (Samuel), 10/1

Ọ̀ Bụ Eziokwu na Ndanda Na-akwadebe Ihe Oriri Ya n’Ọkọchị? 7/1

Ọ Dị Oké Ize Ndụ Iji Ụgbọ Mmiri Eme Njem n’Oge Pọl, 2/1

Ọ Gwara Chineke Obi Ya n’Ekpere (Hana), 7/1

Ọgwụgwụ Ọ̀ Dị Nso? 8/1

Ọlaedo nke Ofa, 6/1

Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo, 6/1

Ribeka, 2/1

Ụlọ Nzukọ Ndị Juu, 4/1

Ụwa Ọ̀ Ga-agwụ? 1/1

Ụwa Ọ̀ Ga na-emepụta Nri Ga-ezuru Ndị Bi na Ya Mgbe Niile? 3/1

Ụzọ Pọl Si (Vaya Apịa), 1/1

JEHOVA

Aha Chineke Dị n’Ụlọ Arụsị Dị n’Ijipt, 5/1

“Alaeze Gị Ga-eguzosi Ike” (Devid), 4/1

Alụso Ndị Kenan Agha, 1/1

Anaghị Ele Mmadụ Anya n’Ihu, 9/1

Iguzosi Ike n’Ihe, 6/1

Ị̀ Maara Aha Chineke? 7/1

Ị̀ Na-ekwe Ka Jehova Jụọ Gị Ajụjụ? 4/15

Ị̀ Na-ewere Jehova Ka Nna Gị? 2/15

“Kuru Nwa Gị” (nwata a kpọlitere n’ọnwụ), 8/1

Kwanyeere Anyị Ùgwù Site n’Inye Anyị Ikike Ikpebiri Onwe Anyị Ihe Anyị Ga-eme, 9/1

Mgbe “Obi Tiwara Etiwa, nke Nọ ná Mwute” Na-arịọ Mgbaghara, 5/1

Mmadụ Niile Hà Nwere Ohere Ha Nhata Ịmata Chineke? 8/1

Na-anụ Ákwà Onye Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ya, 11/15

Olee Ihe Mere Chineke Ji Nye Ụmụ Mmadụ Onyinye Ndụ Ebighị Ebi? 1/1

Ò Nwere Ike Inwe Mwute? 2/1

Ò Nwere Mmalite? 7/1

“Onye Na-anụ Ekpere,” 10/1

Onye Na-emezu Nkwa Ya, 1/1

Ọ Chọghị Ka I Nwee “Nsogbu Ọ Bụla,” 4/15

“Ọ Ga-ekwe Ka Ị Chọta Ya” (1Ihe 28:9), 11/1

Ọ̀ Hapụla Anyị? 5/1

Ọ Maara Obi Ụmụ Mmadụ, 12/1

Ọ Na-achọ Ebe Anyị Na-emezi Emezi, 7/1

Ọ “Na-ahụ Ihe Dị n’Obi,” 3/1

JIZỌS KRAỊST

A Gbaghara Otu Nwaanyị Mmehie Ya, 8/15

Dịrị Ndụ n’Ụwa n’Ezie, 4/1

Ihe Mere E Ji Jụ Ya, 12/1

Ihe Mere E Ji Kpọọ Jizọs Aha Bụ́ Kraịst, 4/1

Ihe Mere Jizọs Agaghị Ngwa Ngwa, 8/1

Ihe Ọ Kụziri Banyere Ezi Ofufe, 2/1

Ihe Ọ Kụziri Banyere Ndị Mmụọ Ozi, 11/1

Ihe Ọ Kụziri Banyere Obi Ụtọ, 8/1

Mụtara Irube Isi, 4/1

Ndị Dere Banyere Jizọs, 6/1

Ndị Magus ahụ Bịara Leta Jizọs, 12/1

Nwoke nke Gbanwere Ụwa, 4/1

Olee Otú O Si Bụrụ Onye Ikwu Jọn Onye Na-eme Baptizim? 9/1

Otú E Kwesịrị Isi Soo Kraịst, 5/1

Ò Nwere Ndị So ná Ndịozi Ya Bụ́ Ndị Ikwu Ya? 9/1

O tinyeghị Aka na Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị, 7/1

Ọ̀ Bụ Maịkel Onyeisi Ndị Mmụọ Ozi? 4/1

Ọkwá Nkà, 8/1

Ụgha na Eziokwu, 4/1

NDỊÀMÀ JEHOVA

Agwaetiti Ndị Dị n’Ime Ime Ebe Ugwu Ọstrelia, 5/1

A Naghị Etofe Ife Chineke Etofe (Spen), 12/15

Bọlgeria, 9/15

Ememme Ngụsị Akwụkwọ nke Gilied, 2/1, 8/1

Grenada, 9/1

Heti, 12/1

Ihe Ga-enyere Ndị Na-eto Eto Aka (Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Nke 2), 2/15

Ikwusa Ozi Ọma na Ịkụzi Baịbụl n’Afrịka, 3/1

Ịmụrụ Anya (Finland), 7/15

Ncheta Ọnwụ Jizọs, 3/1

Ndịàmà Jehova Hà Na-eji Okwukwe Agwọ Ọrịa? 10/1

Nzukọ A Na-enwe Kwa Afọ, 6/15

Òkù A Na-akpọ Mmadụ Niile (Betel), 8/15

‘Onyinye A Ga-enye Jehova’ (inye onyinye), 11/15

Otú Ndịàmà Jehova Si Ele Ngwakọta Ofufe Anya, 6/1

“Ọ Na-enyere M Aka Ime Ka Ozi Ọma Ruo Ndị Mmadụ n’Obi” (akwụkwọ nta bụ́ Nations), 10/15

Papiuwa Niu Gini, 3/1

Saụt Afrịka, 6/1

Ụlọ Nzukọ Alaeze, 5/1

NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST

Afọ Mbụ nke Alụmdi na Nwunye, 8/1

Anabatala Ụgha Setan Na-agha, 2/15

“Atụla Egwu. Mụ Onwe M Ga-enyere Gị Aka,” 7/15

Dịrị “Ọcha n’Obi,” 3/15

Ekpere, 10/1

Ekwela Ka Otú Ụwa Si Ele Ihe Anya Gbochie Gị Ime Uche Chineke, 8/15

Gịnị Ka Nwa Gị Ga-ekwu? 12/15

Ibi n’Otu Ebe, 2/15

Idi Ihe Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Mere Gị, 6/15

Ihe Anyị Mụtara Banyere Ebere Chineke (Jona), 3/1

Ihe Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-abịa Ihe n’Oge, 8/15

Ihe Na-eme Ka Mmadụ Nwee Afọ Ojuju, 11/1

Ì Kwesịrị Idebe Ụbọchị Izu Ike Kwa Izu? 2/1

Ilekọta Onye Gị Ahụ́ Na-adịghị, 5/15

Imegharị Mmadụ Baptizim, 2/15

‘Izu Okè Dị Ka Nna Anyị nke Eluigwe,’ 11/15

Ịkụdo Ihe Aka, 10/15

Ịkwụwa Aka Ọtọ Mgbe Niile, 3/1

Ịzụlite Ụmụaka Ịrụ Ọrụ Dịịrị Ha, 5/1

Jehova Achọghị Ka I Nwee “Nsogbu Ọ Bụla,” 4/15

Kasie Ndị Na-eru Uju Obi, 11/1

Kwụsie Ike n’Ihe Ndị I Kweere! (Jeremaya), 5/1

Lụso Echiche Ndị Na-adịghị Mma Ọgụ, 10/1

Mee Ka Ụmụ Gị Nwee Mmasị Ịgụ Ihe na Ịmụ Ihe, 7/15

Meta Ndị Enyi Kwesịrị Ntụkwasị Obi, 7/1

Na-agwa Ụmụ Gị Okwu Banyere Mmekọahụ, 11/1

Na-asọpụrụ Ndị Agadi, 5/15

Na-azụ Ikike Nghọta, 5/15

Na-echebara Ndị Nne Ma Ọ Bụ Nna Naanị Ha Na-azụ Ụmụ Echiche, 12/1

Na-eme Uche Chineke N’agbanyeghị na Ọnọdụ Gị Agbanweela, 3/15

Na-enye Chineke Otuto Kwa Ụbọchị, 1/15

‘Na-etinyesi Mgbalị Ike n’Izi Ihe,’ 7/15

Ndị Di Ha Nwụrụ na Ndị Nwunye Ha Nwụrụ, 5/1

Ndị Ọgọ, 2/1

Nwoke Dị Umeala n’Obi Ma Nwee Obi Ike (Jona), 1/1

Nyere Enyi Gị Nọ n’Ọrịa Aka, 7/1

Nyere Ndị Na-eto Eto Aka Ịma Otú Ihe Si Aga n’Ọgbakọ Jehova, 10/15

Nyere Ụmụ Gị Aka Imeri Ọtụtụ Ọnwụnwa, 1/15

O Guzosiri Ike Mgbe E Lere Ya Ule (Pita), 1/1

Ọ̀ Bụ Emeghị Ihe n’Eziokwu n’Ezie? 6/1

Ọ Mụtara Mgbaghara n’Aka Nna Ya Ukwu (Pita), 4/1

“Ruo Mgbe Ọnwụ Kewara Anyị,” 3/1

“Ụmụaka Kwesịrị Ịma Chineke,” 2/15