Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl

Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl

Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl

ỤMỤAKA DỊ AFỌ ATỌ GBADAWA

Lee anụmanụ ndị ahụ nọ n’akụkụ ụgbọ Noa.

Olee ndị nke na-ebe mmuu? Olee ndị nke na-agbọ ụja?

Ụgbọ Noa chebere ụdị anụmanụ niile, ma ndị ogologo ma ndị mkpụmkpụ. Jenesis 7:7-10; 8:15-17

IHE NDỊ NNE NA NNA GA-EME

Gwa nwa gị ka o gosi gị:

Ụgbọ Anụ ọhịa bea Nkịta

Enyí Anịgọ Ọdụm

Enwe Ézì Atụrụ

Ịnyịnya ọhịa Eke na egwurugwu Osisi

Lee ma ị̀ ga-ebeli ubé ka:

Nkịta Ọdụm Enwe

Ézì Atụrụ