Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

E Meela Ka Anyị Mata Eze Asatọ Ahụ

E Meela Ka Anyị Mata Eze Asatọ Ahụ

E Meela Ka Anyị Mata Eze Asatọ Ahụ

Akwụkwọ Daniel na Mkpughe mere ka anyị mata ndị eze asatọ ma ọ bụ ọchịchị asatọ, nakwa nke ga-achị ma ibe ya chịchaa. Ma, otú anyị ga-esi ghọta amụma ndị ahụ nke ọma bụ ịghọta amụma mbụ e dere na Baịbụl.

Kemgbe ụwa, Setan ahaziela mkpụrụ ya ka ọ bụrụ ọchịchị ma ọ bụ alaeze dị iche iche. (Luk 4:5, 6) Ma, ọ bụ naanị alaeze ole na ole bụ ndị kpagburu ndị Chineke, ya bụ, ndị Izrel oge ochie ma ọ bụ ọgbakọ Ndị Kraịst e tere mmanụ. Ọhụụ Daniel na Jọn kwuru banyere naanị ọchịchị asatọ kpara ike n’ụwa.

[Chaatị/Foto ndị dị na peeji nke 12]

(Ị chọọ ịhụ ebe e sere map a, gaa n’akwụkwọ a nke e biri ebi)

AMỤMA NDỊ E BURU AMỤMA NDỊ E BURU

N’AKWỤKWỌ DANIEL N’AKWỤKWỌ MKPUGHE

1. Ijipt

2. Asiria

3. Babịlọn

4. Midia na

Peshia

5. Gris

6. Rom

7. Briten na

Amerịka *

8. Njikọ Mba Niile

na Òtù Mba Ụwa *

NDỊ CHINEKE

2000 T.O.A.

Ebreham

1500

Mba Izrel

1000

Daniel 500

T.O.A./O.A.

Jn

Izrel nke Chineke 500

1000

1500

2000 O.A.

[Okwu nkọwa dị na peeji nke 12]

^ par. 13 N’oge ọgwụgwụ, a ga-enwe ndị eze abụọ ahụ. Gụọ ihe dị na peeji nke 19.

^ par. 14 N’oge ọgwụgwụ, a ga-enwe ndị eze abụọ ahụ. Gụọ ihe dị na peeji nke 19.

[Foto]

Nnukwu ihe oyiyi ahụ (Dan. 2:31-45)

Anụ ọhịa anọ si n’oké osimiri pụta (Dan. 7:3-8, 17, 25)

Ebule na mkpi (Dan., isi 8)

Anụ ọhịa nke nwere isi asaa (Mkpu. 13:1-10, 16-18)

Anụ ọhịa nke nwere mpi abụọ kwuru ka e mee onyinyo nke anụ ọhịa ahụ (Mkpu. 13:11-15)

[Ebe E Sigasị Nweta Foto]

Ebe e si nweta foto: Ijipt na Rom: A natara British Museum ikike see foto a; Midia na Peshia: Musée du Louvre, Paris