Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2013
E gosiri Ụlọ Nche ndị isiokwu ndị a pụtara na ha n’ebe a
AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
Nwatakịrị a chụrụ n’ọgbakọ na ndị mụrụ ya hà ga-anọ n’ọmụmụ ihe? 8/15
O “kwusaara ndị mmụọ nọ n’ụlọ mkpọrọ okwu” (1 Pita 3:19), 6/15
Ole ndị bụ “ụmụ ndị ikom nke ezi Chineke”? (Jen. 6:2, 4), 6/15
AKỤKỌ NDỤ
Anyị Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe n’Agbanyeghị na Anyị Dara Ogbenye (A. Ursu), 9/1
Anyị Kpebisiri Ike Ijere Jehova Ozi n’Agbanyeghị Ebe Ọ Bụ (M. na J. Hartlief), 7/15
Emere M Ka Ozi Jehova Bụrụ Ihe Mbụ ná Ndụ M (B. Walden), 12/1
Irubere Jehova Isi Emeela Ka M Nweta Ọtụtụ Ngọzi (E. Piccioli), 6/15
BAỊBỤL
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
‘Ekwela Ka E Mee Ka Ị Maa Jijiji Ọsọ Ọsọ Wee Bụrụ Onye Na-enweghị Uche’ 12/15
Ghọta na Jehova Na-eguzosi Ike n’Ihe, Na-agbagharakwa Mmehie, 6/15
Ihe Ndị E Kere Eke Na-eme Ka Anyị Mata Onye Chineke Dị Ndụ Bụ, 10/15
Jiri Okwu Chineke Nyere Onwe Gị Aka, Nyekwara Ndị Ọzọ Aka, 4/15
Ka Anyị Na-echebara Ibe Anyị Echiche, Na-agbarịtakwa Ibe Anyị Ume, 8/15
Na-ekpebi Ime Ihe Ziri Ezi Ka I Nwee Ike Ijidesi Ihe Nketa Gị Ike, 5/15
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
JEHOVA
JIZỌS KRAỊST
NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST
Gị na Nwa Gị Na-eto Eto Na-ekwurịta Okwu n’Eseghị Okwu, 11/1
Ihe Di na Nwunye Ga-eme Ka Ha Na-ebi n’Udo ma Ghara Ịhapụ Ibe Ha, 9/1