Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

“Ndị Dị Umeala n’Obi Ga-enweta Ụwa”

“Ndị Dị Umeala n’Obi Ga-enweta Ụwa”

Ọtụtụ n’ime anyị ahụtụla ka a na-agbagọ ikpe nakwa ka ndị ọjọọ na-emegbu ndị aka ha dị ọcha. È nwere mgbe ikpe na-ezighị ezi na mmegbu na-agaghịzi adị?

Abụ Ọma 37 zara ajụjụ a. O kwukwara ihe ndị ga-enyere anyị aka taa. Legodị otú o si zaa ajụjụ ndị a.

Abụ Ọma nke 37 mere ka o doo anya na ihe ga-adịrị ndị ‘nwere olileanya n’ebe Jehova nọ ma na-edebe ụzọ ya’ mma n’ọdịnihu. Obi ga-adị Ndịàmà Jehova ụtọ ka gị na ha mụwa Baịbụl. Ọ ga-enyere gị aka ịmụta otú gị na ndị ezinụlọ gị ga-esi soro ná ndị ga-enweta ndụ n’ọdịnihu.