Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

I Nwere Ike Ịbụ Enyị Chineke

I Nwere Ike Ịbụ Enyị Chineke

ỤFỌDỤ NDỊ NA-ECHE NA . . .

Chineke enwechaghị mmasị n’ebe anyị nọ, na ọ dị elu, dị nsọ, nakwa na anyị enweghị ike ịbịaru ya nso.

IHE BAỊBỤL KWURU

“Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.”—Jems 4:8.

“Na-atụkwasịnụ ya nchegbu unu niile, n’ihi na ihe banyere unu na-emetụ ya n’obi.”—1 Pita 5:7.

OLEE IHE Ị GA-EME KA Ị BỤRỤENYI CHINEKE?